Onye Ana Eche Abiago by Linus Okere — Lyrics

Linus Okere Igbo Christmas Advent Hymns Entrance songs Recessional / Dismissal Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Onye a naeche abiago Nulibanu Ezinwa Chukwu abiago Onye anyi naele anya ya biago Nulibanu na O biago Kristi abiago Kpara Chineke erutego ngozi Chineke amakakwa Biago Chukwu abiago Chukwu abiago Chukwu abiago Gbabanu egwu njo ka na Onye zea biago Biago gbaba egwu Onye zea biago Ezinwa Chukwu abiago, O biago, O biago Chineke abia rutego, O bia rutego, O biago nuliba Ezinwa Chineke rutego, O rutego, O rutego Chineke abia rutego, O bia rutego, O rutego Batanu belulu nwa Meri muru nwa ka nwa ewo Ezinwa Chukwu abiago, O biago, O biago Chineke abia rutego, O bia rutego, O bia rutego Garutenu ka i huru ka i huru Mezaya Onye a nu ma bu Ezinwa Chineke arutego, O rutego, O rutego Chineke abia rutego, O bia rutego, O bia rutego Kpotanu the gwu mara mma k'anyi kuwara Mezaya Onye oma Ezinwa Chukwu abiago, O biago, O biago Chineke abia rutego, O bia rutego, O bia rutego Maka na Ife nile abiago Maria muru O mugo Meri muru nwa Ezinwa Chukwu abiago, O biago, O biago Chineke abia rutego, O bia rutego, O bia rutego Ezinwa Chukwu abiago Chukwu abiago O zea biago Onye oma Ezinwa Chineke arutego, O rutego, O rutego O biago Chineke abia rutego, O bia rutego, O bia rutego biago Ndi ne che aturu garute garutenu ka i huru Garutenu ka i huru Garute unwo a nu garute na Betuluhem kelenu nwa Garutenu ka i huru Huru kpakpando n'igwe sobia O dabera ndi eze Hanyere ya onyinye ola edo hanyere ya mgba isi Hanyere ya mee ndi ezito si n'owuwa Garutenu ka i huru garutenu ka i huru o wuwa Nyanu bia Afoma Chukwu abiago kwebe kele diri Chukwu Nyanwu Afoma Chukwu abiago kwebe kele diri Chukwu Kwebenu kwebenu kwebenu kwebenu Alleluia e kele diri Chukwu VERSE 1 Chukwu kere uwa ule ka o bu Ferendi oge eze ozioma Kele ya, kele ya, kele ya, kele Chineke VERSE 2 Ndi eji eji magbu gaa n'u Ghariwa jorom jorom Kele ya, kele ya, kele ya, kele Chineke VERSE 3 Ndi na ga n'ochichi nuriba Ife Kristi abalago Kele ya, kele ya, kele ya, kele Chineke VERSE 4 Ndi a n'emegbu megbu unubenu Enu onye nzoputa biago Kele ya, kele ya, kele ya, kele Chineke VERSE 5 Ndi a kpori na kponku ga Buzindia fon toko Kele ya, kele ya, kele ya, kele Chineke VERSE 6 Obara nu n'ukwu puta afo I dimma O sebu n'uwa Kele ya, kele ya, kele ya, kele Chineke

Download the sheet music

Onye Ana Eche Abiago

Onye Ana Eche Abiago

By Linus Okere
Solfa
Igbo
4 pages
2 Downloads
Christmas Advent Hymns Entrance songs Recessional / Dismissal Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want