ONYE AKA EBE by Azuine-Uche Bruno — Lyrics

Azuine-Uche Bruno Igbo Wedding Hymns Hymns Staff & Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN O Chukwu bu Onye aka ebe m eh, O Chukwu bu Onye aka ebe mu na Gi anyi buzi ofu site taata gaba gaba. VERSE 1 Chineke bu Onye aka ebe m taata ahapugo m nne na nna m, bia ka mu na gi biri site taata gaba. VERSE 2 Ma odi mma o m'odi njo a ga m'ahu gi n'anya n'ahu ike n'ahu onwunwu a ga m'abu nke gi n'ogaranya ma n'ogbenye a ga m'ahu gi n'anya ruo n'onwu ekewa anyi. VERSE 3 Nne na Nna nuru nuru ikwu n'ibe nuru nuru Chukwu doro anyi aka na nti n'ime Akwukwo Nso Mmadu ekewala ya.

Download the sheet music

ONYE AKA EBE

ONYE AKA EBE

By Azuine-Uche Bruno
Staff & Solfa
Igbo
3 pages
4 Downloads
Wedding Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want