Full Lyrics
[CHORUS]
Kedu ike gị za anụ m o,
Ọnwụ kedu ike gị?
Kedu mmeri gị ọnwụ eh?
Kristi emerigo, ike gị adago.
[VERSE 1]
Onye nwụrụ n'ime Kristi
Gaeso Ya kunite n'ọnwụ
Ọnwụ enweghị ike ọbụla n'ebe ọ nọ.
[VERSE 2]
Ọnwụ enweghị ike ịkọwapụ anyị
N'ịhụnanya nke Dinwenu
Onye nwụrụ maka anyị n'elu obe.
[VERSE 3]
Ụfụ ọnwụ bụ njọ
Ike njọ bụ iwu
Ezi nwanne m si na njọ gị pụta.
[VERSE 4]
Ebe obibi anyị dị n'eluigwe
Ebe ndị nsọ n'enwe aṅụrị
Ọnwụ adịghị ma ncha n'ebe ahụ.