ONWU JESU N'ELU OBE by Johnpaul Chukwujekwu Okunor — Lyrics

Johnpaul Chukwujekwu Okunor Igbo Lenten Hymns Holy Week Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[INTRO] Ọnwụ Jesu n'elu obe Ọ nwụrụ n'elu obe, n'elu obe Ọ nwụrụ n'elu obe Ọnwụ, ọnwụ, ọnwụ, ọnwụ Kristi ka gaemeri gị [VERSE 1] Ụwa n'eruju maka na onye nzọpụta anyị anwụọ [REFRAIN] Nwa Chukwu gbaghara N'obiko gbaghara Chukwu Nwa Chukwu Jesu onye ọma Ezi Nna m oo gbaghara [VERSE 2] Onye nwe anyị tara ahụhụ Nwụọ n'elu obe maka anyị [VERSE 3] Jesu nwụrụ ọnwụ anyị nwe olileanya Na o ge mechaa bilite n'ọnwụ

Download the sheet music

ONWU JESU N'ELU OBE

ONWU JESU N'ELU OBE

By Johnpaul Chukwujekwu O...
Solfa
Igbo
1 page
0 Downloads
Lenten Hymns Holy Week Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want