Onwa Christmas by Emmanuel Atuanya — Lyrics

Emmanuel Atuanya Igbo Christmas Folk songs Celebrations Solfa notation

Full Lyrics

Ọnwa Christmas ị pụta la eh Ọnwa naakpakpan do, ọnwa ị pụta la Ọnwa naakpakpan do pụbara nị N'amụ ka anyị sị makana a mụgo nwa ka nwa Mmụọma Gabriel bịakwutere Mary kelee ya Sị ọ g'adị ime, n'aha nwa ya g'abụ Emmanuel Emmanuel, Chineke nọnyere anyị Ndị mmụọ ozi n'ekwe ukwe Ọtịto dịrị Chineke Ọtịto dịrị Chineke Ọtịto dịrị Chineke n'elu kasịe, n'ụwa udo N'ụwa udo, n'ụwa udo dịrị ndị mmadụ Ndị hehanta so Chukwu K'anyị jeru se lee Ruamu rụa anyị na Bethlehem n'obodo Judea Ụwa ñụrịa Ñụrịa, ñụrịa, ñụrịa, ñụrịa Ñụrịa n'ụwa nile, ñụrịa oh N'a mụgo nwa ka nwa N'a mụgo nwa Chukwu N'a mụgo eze ụwa nile N'a mụgo nwa nza, nnwakam nwa Nwannem ñụrịa ba Nwannem gọrị be Nwannem kaba ka Nwannem kwebe ukwe Nwannem gaba ezi Nwannem kuba eghu Nwannem bie oro Nwannem bie o, nnwakam nwa N'a mụgo eze ụwa nile

Download the sheet music

Onwa Christmas

Onwa Christmas

By Emmanuel Atuanya
Solfa
Igbo
4 pages
3 Downloads
Christmas Folk songs Celebrations
0 0

More lyrics you may want