Full Lyrics
INTRO
Ororo roro ro Oro
Oro ro Oro
Amuru gini eh
A mutara anyi nwa nwo
SOLO
Otito diri Chukwu Nna
Otu Nwa k'ohuru n'anya
Zitera anyi otu nwa Ya
TUTTI
Nwa ka Nwa
K'anyi ñuribanu n'añuribanu na muo nwa Chukwu
Nwa biara n'uwa o bu Nwa ka Nwa
E jim ozi oma, ozi añuri
N'obodo David amutara anyi
Onye nzoputa o bu Nwa ka Nwa
VERSE 2
Okwu emere ahu o wee binyere anyi
Chukwu Nw'e mere madu
Nwa ka Nwa
VERSE 3
Ndi muozi nk'igwe n'ekwe ukw'añuri wee si
Otito diri Chukwu n'elu kach'elu
N'uwa udo diri ndi madu ndi nwere obi oma