Omen'ala Bu Ike by Christian Onyeji — Lyrics

Christian Onyeji Igbo Concert Folk songs Non-Liturgical / Special Choir Arrangements Solfa notation

Full Lyrics

[A I & A II] Omen'ala, oh, Omen'ala. Oh, Omen'ala, Omen'ala n'enye ebube, Omen'ala n'enye nkwado, Omen'ala n'enye olu, Omen'ala n'enye ike, Nye ndi n'eto eto, Nye ndi totoe to, Nye ikoro n'agbọghọ. [VERSE 1 TENOR SOLO] Omen'ala bu ejiri mara, Omen'ala bu nke anuzu, Omen'ala bu amamihe, Omen'ala bu akọ ru, Nye ndi ikoro n'agbọghọ o. [VERSE 2 TENOR SOLO] Omen'ala bu akọ ru, Omen'ala bu nke anuzu, Omen'ala bu amamihe, Omen'ala bu ejiri mara, Nye ndi ikoro n'agbọghọ o. [CODA CHORUS] Omen'ala, Omen'ala, Omen'ala n'enye ebube, Omen'ala n'enye ike. [TENOR SOLO FOR CODA SECTION] Ndi n'eto eto, okoro n'agbọghọ, Etike gi, weta obi gi, Weta ume gi, weta aka gi, Weta ogugwishi gi, K'anyi dozie omen'ala anyi ọma, Ta bu gboo. La la lo. [SOPRANO SOLO 1] Omen'ala, Omen'ala bu ọgwọ ọrịa, Omen'ala bu ọganihu, Nkara na nzere nye ndi ikoro n'agbọghọ. [SOPRANO SOLO FOR CHORUS II] Omen'ala, Omen'ala, Omen'ala bu ike, ike o, O iya o, ike o, ike, Omen'ala o, Omen'ala o, Omen'ala, Omen'ala o, Ike o, ike, Omen'ala o, Omen'ala, ewo Omen'ala. [FINAL CHORUS] Omen'ala bu ike, bu ike, bu ike, Nye ndi n'eto eto, Omen'ala, Omen'ala o, Omen'ala o, Omen'ala o.

Download the sheet music

Omen'ala Bu Ike

Omen'ala Bu Ike

By Christian Onyeji
Solfa
Igbo
7 pages
7 Downloads
Concert Folk songs Non-Liturgical / Special Choir Arrangements
0 0

More lyrics you may want