Full Lyrics
[REFRAIN]
Nwa ọhụrụ ka mụrụ, nwa ka nwa ezi'ụwa nile
Ọmarịcha Nwa Jesu Immanuel
Chukwu si na Chukwu, Ihe si n'ihe, Kristi nnọọ Onye nzọpụta
Ọmarịcha Nwa Jesu Immanuel
[VERSE 1]
Isaiaha ma'amụma dị omimi
Nwaanyị naamaghi nwoke ga'tụrụ ime
Mụta Nwata Jesu Immanuel
Onye g'achị mba nile
Ọ g'achịgide ruo mgbe ebighị ebi (ee ya)
[VERSE 2]
Lekwa ka kpakpand'igwe
Si n'amuke si eb'a mụrụ ya, Maria e
N'ibe Nwata Jesu n'agbuke
Ndị eze atọ si n'ọwụw'anyanwụ
Ha ji onyi dị mma bịa kelee ya
[VERSE 3]
Ka ndị nche atụrụ ahụ n'ech'atụrụ ha
Mmụọ ozi bịakwutere ha
Egwu jidere ha
Mmụọ ozi gwara ha sị n̄ụrịba nụ
Ihe ọṅụ emewo n'elu ụwa. A mụrụ