Full Lyrics
REFRAIN
Oku n'ere re bia nara ja rie
Umugi no n'obigi Nna n'asigi mmamma
Biko nara ya Nna gozie anyi onyenwendu
Nara ya Nna gozie anyi o
VERSE 1
Nna anyi ha Chukwu n'egbo mkpa n'ugwu ji di nso
Igbugbatari n'adi okwu wee nara ja ha rie
N'oge anyi a nti n'ehunye gi achicha n'iko mmanya
Biko nara kele anyi o
VERSE 2
Ihe nile anyi bu n'ihe nile anyi nwere
Anyi n'ehunye gi ha maka ja otito gi
Nagi k'anyi bidoro nagi k'anyi j'edebe
Sogi bu onyenweri Nna n'ibo tito
VERSE 3
Afo magi baruba n'ebe anyi no o
Ge ogbajuru doro o biara buru chi
Ekele o n'otito k'anyi n'ebunye gi
Oku eh oku n'ere re
VERSE 4
Ndi nile di ndu na ndi nile nwuru anwu
Anyi nile n'ele anya o anya ebere gi
Cheta nzukobegi mgbe kere anyi nile
K'aja nke a we