OKAKA by Obum Victor C — Lyrics

Obum Victor C Igbo Offertory Hymns Recessional / Dismissal Hymns Celebrations Hymns Solfa notation

Full Lyrics

SOP SOLO AD LIB Chineke Okaka mo Anyi ekene io Imele, otito dili yi Okaka. TUTTI (VIVACE) A gam enye Chukwu ekele A gam enye Chukwu otito A gam eji onyinye nke di mma we tuolu ya mma mma A gam enye ekene dili ya Otito dili ya Chukwu nke igwe na Chukwu uwa ncha Chukwu nke igwe na Chukwu uwa ncha. SOLO K'anyi tobe nu Chukwu Otito dili nu ya Otito dili nu ya Chukwu uwa ncha O luru maka nmuna gi O luru k'anyi nwe nlu duju. CHOIR OSTINATO Biko tobe nu ya O bu Chukwu uwa ncha Chukwu oma Ewo Chukwu nnine Ewo Chukwu nna mu O bu Chukwu uwa ncha Kene nu Chukwu Tobe nu Chukwu Tobe ya O bu Chukwu uwa ncha.

Download the sheet music

OKAKA

OKAKA

By Obum Victor C
Solfa
Igbo
1 page
2 Downloads
Offertory Hymns Recessional / Dismissal Hymns Celebrations Hymns
0 0

More lyrics you may want