"Oja Catholik" Halleluyah Jesu Ebilino by Ini-Abasi Ekanem — Lyrics

Ini-Abasi Ekanem Igbo Easter Hymns Offertory Hymns Recessional / Dismissal Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Agụ nke Judah ebiliwo n'ọnwụ. Agụ nke Judah ebiliwo n'ọnwụ. VERSE 1 Ụmụ Chineke ọnwụ nweghị ike, Hosanna, ọnwụ nweghị ike. Nwanne m k'anyị tobe Chukwu, Tobe ya! Tobe ya! Tobe ya! Kele ya! Ekele dịrị Chukwu. VERSE 2 Ebube, ebube dike, dike n'agha! K'anyị tobe Chukwu! Odogwu n'agha! Otimbo dombo! Ikem me n'ọnwụ! Agụ nwa mụ na! Jesu ebiliwo! Ebube, ebube dike, dike n'agha! VERSE 3 Chukwu! Chukwu! Chukwu, Chukwu ebuka. Igwe! Igwe! Igwe! Jesu ebiliwo, ebiliwo, ebiliwo, ebiliwo, ebiliwo, ebiliwo, ebiliwo, ebiliwo, ebiliwo! Hallelujah!

Download the sheet music

"Oja Catholik" Halleluyah Jesu Ebilino

"Oja Catholik" Halleluyah Jesu Ebilino

By Ini-Abasi Ekanem
Solfa
Igbo
3 pages
1 Downloads
Easter Hymns Offertory Hymns Recessional / Dismissal Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want