Oge Ezugo by Lucius Amasigo U — Lyrics

Lucius Amasigo U Igbo Burial / Funeral Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[CHORUS] Gaba oge ezugo izu Chineke ere gi nye nwam nna kodi nwanne m zulike. [VERSE 1] Eluigwe k'in'ala obodo oma Chineke aruri juru tara n'ime ya nwanne m nodia mma. [VERSE 2] Ibinwa Dinwenu sita naba ntisa o nyegi ju nwa Chineke ibi n'eligwe. [VERSE 3] Onyebere biko meghore ya uzo doo igbakobam mehishile onye ga hu Gi hu n'ihu. [VERSE 4] Obenkwa ebezina doo idoo bikoo bezi na ezinwanne nna la n'eligwe obo doo nyi. [VERSE 5] Itokwo na iruju na ahuhun nk'uwa arika nwanne m Gaba Gaba ihu ihe dimma.

Download the sheet music

Oge Ezugo

Oge Ezugo

By Lucius Amasigo U
Solfa
Igbo
1 page
9 Downloads
Burial / Funeral Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want