Full Lyrics
Oge erugo nu oge erugo umu nna
Zu ko ta nu n'iru altar oge rugo
Kanyi sekpu ere o se buluwa,
Chukwu onye n'eny'u do
Bianu sekpu ere Chukwu
Bianu kpoo isi ala nye ya
Chineke bu onye bulsi
Bianu kanyi to be
Chineke bu chukwu obu ya bu okam
Bianu kpoo isi ala nye ya
Bianu kpoo isi ala nye ya