Full Lyrics
REFRAIN
Oge erugo nu
K'anyi jeenu n'ulo Chukwu
K'anyi kpoo isi ala nye ya
Makana ulo Chukwu bu ebe mara mma
Ulo Chineke
Anyi abiago n'ihu gi
Gee nti nuru olu anyi
VERSE 1
A nuririm onu oge m nuru ka ha n'ekwu
K'anyi jeenu n'ulo Chukwu
Ony'oma di mma
Anyi abiago inye gi otito kwesiri gi
VERSE 2
Chineke bu onye nchem
Onweghi he m ga cho
O ne duga m n'eb'ahihia ndu di
VERSE 3
Chukwu lekwa ndi gi
Abiaram ime uche gi
CODA
K'anyi fee gi
K'anyi bulie gi elu
K'anyi gozia aha gi
So ngi bu Chukwu
Chukwu keru nyi
Chukwu, Chukwu, Chukwu mmo
Chukwu oma anyi abiago n'ihu gi