Oge Erugo by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Entrance songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Oge erugo ee, Oge erugo ee, Ụmụnna zukọtanụ n'iru alter Oge erugo. K'anyi sekpuere Osebulụwa Chukwu Onye n'eny'udo. VERSE 1 Bianụ sekpuere Chukwu Bianụ k'anyi tobe Bianụ, kpọọ isiala nye ya Chineke bụ Ya Bianụ ụmụ Chineke Bianụ doo kelenụ Chukwu Chineke bụ isi Bianụ kpọọ isiala K'anyi tobe Ya Kpọọ isiala nye ya. VERSE 2 Bianụ k'anyi too Chukwu Bianụ werukwe too ya Chineke bụ ya bụ Eze. VERSE 3 Bianụ k'anyi kele Chukwu Maka ihe rile ọ n'emer'anyi Chineke kwesiri ekele. VERSE 4 Bianụ k'anyi yọọ Ya mgbaghara njọ Mee bere maka njọ anyi Chineke bụ Nna obi ebere. VERSE 5 Bianụ k'anyi zukọta kọọr'a Ya mkpa r'anyi Chukwu di ebube n'az'ekpere Chineke mazuru mkpa di nile.

Download the sheet music

Oge Erugo

Oge Erugo

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
4 pages
8 Downloads
Entrance songs Hymns
0 0

More lyrics you may want