OGE ERUGO by Emma Orji — Lyrics

Emma Orji Igbo Entrance songs Folk songs Celebrations Solfa notation

Full Lyrics

[Chorus] Ah ah eh! Oge erugo, ah eh! Oge erugo iyo Koko eh! K'anyị jee n'obe Chineke Nna Koko iyo Koko K'anyị jee jee sekpuoro ya mo Koko Ngwanụ K'anyị jeenu n'ụlọnsọ jee nye ya otito maka n'ọ bụ Chi kere eluigwe n'ụwa Eze nke kere eluigwe n'ụwa O oge erugo eh! oge erugo eh! oge erugo eh! oge erugo eh! oge erugo [Verse 1] Ọṅụ juru m obi oge m nụrụ ha k'asị na sị K'anyị jeenu K'anyị jeenu K'anyị jee n'obi chukwu K'anyị jeenu K'anyị jeenu K'anyị jee n'obi chineke [Verse 2] Jerusalem obodo ọma eb'obibi Chineke ewusiri ike Anyị kwụzi Anyị kwụzi Anyị kwụzi n'ọnụ ụzọ a magị Anyị kwụzi n'ọnụ ụzọ a magị [Verse 3] K'anyị jeenu K'anyị jee oge erugo K'anyị jee n'ụlọ Chineke eb'agburu nile nke Dinwenu n'aga jee too aha ya jee bulie aha y'elu maka iwu ụmụ Izrel Otu ebe ụtọ Dinwenu K'anyị jee jee oge erugo k'anyị jee ngwanụ K'anyị jee K'anyị jee

Download the sheet music

OGE ERUGO

OGE ERUGO

By Emma Orji
Solfa
Igbo
3 pages
8 Downloads
Entrance songs Folk songs Celebrations
0 0

More lyrics you may want