ONYINYE OMA by Ignatius Amusiogo — Lyrics

Ignatius Amusiogo Igbo Offertory Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Onyinye, Onyinye O kam g'ebunye Chineke K'O nara, k'O gozie. VERSE 1 Wer' ihe di mma nye Chukwu, Bur' egwu di mma bugara Chukwu Kele Chineke di ebube O di ukwu O mara mma. VERSE 2 Onye n'enye ndu bu Chukwu, Onye n'enye aku Chukwu oma Onye ker' igwe kee uwa Nara onyiny' anyi k'I gozie. VERSE 3 O n'agwo m oria anaghi ego Duga m n'jem du lata Burugodu n'onweghi h'om nwere Kam nye Y'onwe m k'O gozie. VERSE 4 Ngi onye di ndu kulite K'anyi wer' onu kele Chukwu Wer' ihe di mma bur' ibu Kelenu Chianyi Onye oma.

Download the sheet music

ONYINYE OMA

ONYINYE OMA

By Ignatius Amusiogo
Solfa
Igbo
1 page
5 Downloads
Offertory Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want