Full Lyrics
VERSE 1
Mmadu nile bia nye Chukwu ekele, Oruola
Ndi nne na Nna bia nye Chukwu ekele, Oruola
Ndi uka nile bia nye Chukwu ekele, Oruola
CHORUS
Okaka Onye n'enyezi onyinye
Oruola
Oruo, Okaka Onye n'enyezi onyinye
Oruola
Oruola, Oruola, Oruola, Oruola
Ndi nwer'okwukwe, Oruola
VERSE 2
Ora mmadu nile bia nye Chukwu ekele, Oruola
Ndi o mere mma bia nye Chukwu ekele, Oruola
Ndi o nyere ndu bia nye Chukwu ekele, Oruola
VERSE 3
Ndi o n'enye nri bia nye Chukwu ekele, Oruola
Ndi o nyere ego bia nye Chukwu ekele, Oruola
Ndi o nyere mmiri bia nye Chukwu ekele, Oruola
VERSE 4
K'anyi kele ya k'anyi nye y'otito, Oruola
Otito diri Nna, otito diri Nwa ya, Oruola
Otito diri Mmuo Nso uwa tuwa nile, Oruola