KOSISOCHUKWU - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
23 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Jude Nnam
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 6 pages

KOSISOCHUKWU by Jude Nnam — Lyrics

Chineke mo, Onye nwe mo, Chukwuoma, O bi n'igwe Ibiaram n'iru Gi, inye Gi ekele, Narekele, na otito, Ogaranya ngadaniga. Onye nwe m, kam ji bia Chukwu, Soro Gi eh! N'ime ndu mo mebe ihe di Gi nma. Kosiso Chukwu, O kaka eh! Ihe Kosiso Gi eh! Chukwu, O kaka eh! Ihe Soro Gi eh! N'ime ndu mo mebe Kosiso Nna, Kosiso Nna, Kosiso Chineke Nna mo, O dim nma, Kosiso Chukwu, O dibazia n'obu Ya. Ya nwe uwa, n'obu Ya kere mmadu, Chineke Nna mo, O diiri m nma n'ele di n'uwa mo ji m'ocha. O diiri m nma, O diiri m njo, A gama turu Gi nma nma n'obi ocha. Ngozi Gi, Chineke, Ngozi Chineke Nna, O rugo maka, ebo masiri Gi, Kosiso Nna, Kosiso Nna mo, Chineke Nna mo, O masiri mo, Kosiso Chukwu, O masiri mo. O bughi n'igbaka mbo n'ezie bu ya bu n'e go ekwe nkpa ta, Hem, hem, Cheta kwa n'ihu uwa si n'aka l'aka.
Read full lyrics

About KOSISOCHUKWU

"Kosisochukwu" is a profound song of surrender and thanksgiving that resonates deeply in Nigerian Catholic parishes. Written by Jude Nnam, the piece centers on the beautiful Igbo expression of yielding to divine providence—accepting whatever pleases God. The melody carries a spirit of absolute trust, moving from gentle reflection into a joyful, rhythmic declaration of faith.

In the choir loft, this piece is a favorite for the Offertory or during moments of thanksgiving. The lyrics guide the congregation through a journey of gratitude, acknowledging that God is the owner of life and the creator of all. The verses reflect a mature faith, promising to praise God in both good times and difficult ones, trusting that His timing is always the best.

As the voices build, the song breaks into an uplifting call to dance and celebrate. It is a moment where the choir and the entire church can express their joy, bringing their gifts and their very lives to the altar with a heart completely open to God's will.