KOSISOCHUKWU by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Offertory Hymns Hymns Prayer Solfa notation

Full Lyrics

Chineke mo, Onye nwe mo, Chukwuoma, O bi n'igwe Ibiaram n'iru Gi, inye Gi ekele, Narekele, na otito, Ogaranya ngadaniga. Onye nwe m, kam ji bia Chukwu, Soro Gi eh! N'ime ndu mo mebe ihe di Gi nma. Kosiso Chukwu, O kaka eh! Ihe Kosiso Gi eh! Chukwu, O kaka eh! Ihe Soro Gi eh! N'ime ndu mo mebe Kosiso Nna, Kosiso Nna, Kosiso Chineke Nna mo, O dim nma, Kosiso Chukwu, O dibazia n'obu Ya. Ya nwe uwa, n'obu Ya kere mmadu, Chineke Nna mo, O diiri m nma n'ele di n'uwa mo ji m'ocha. O diiri m nma, O diiri m njo, A gama turu Gi nma nma n'obi ocha. Ngozi Gi, Chineke, Ngozi Chineke Nna, O rugo maka, ebo masiri Gi, Kosiso Nna, Kosiso Nna mo, Chineke Nna mo, O masiri mo, Kosiso Chukwu, O masiri mo. O bughi n'igbaka mbo n'ezie bu ya bu n'e go ekwe nkpa ta, Hem, hem, Cheta kwa n'ihu uwa si n'aka l'aka. Hem, hem, Ufodu n'ata huhu n'uwa, e chere Chi ha. Hem, hem, E me ka t'o di ka o digh'eme. Hem, hem, Tibe renu m'egwu n'aga m'agba ya gba. Nwa Chineke, O masiri Gi Chineke Nna mo, O masiri mo, Tibe renu m'egwu n'aga m'agba ya gba, mgbe nile. Ekwere m oge Chukwu kacha nma n'uwa. Ekwere m oge Chukwu kacha nma n'uwa. Ukwa ru'oge ya, ya da a. N'ukwa ru'oge ya, ya da a. Ngozi Chineke e rusa go m ka mmiri eh! Lee amara ya zuro ke n'ime ndu mo. Amara ya zuro ke n'ime ndu mo. Tibe renu m'egwu n'aga m'agba ya gba. Nwa Chineke, O masiri Gi Chineke Nna mo, O masiri mo, Tibe renu m'egwu n'aga m'agba ya gba, mgbe nile. Ekele kam ji bia Egwuyorima kam ji bia n'iru Gi Nna, Ikele Gi n'ihi n'eme na ndu mo, Ahuhu biu na ndu mo, A gama taba mu ya n'obu uche Gi, Amuri bia na ndu mo, A gama nuri ba n'o kosiso Gi, Kosiso, Kosiso, Kosiso Chukwu, Chineke Nna mo, O masiri mo, Eh! O masiri mo, Eh! mgbe nile.

Download the sheet music

KOSISOCHUKWU

KOSISOCHUKWU

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
6 pages
23 Downloads
Offertory Hymns Hymns Prayer
0 0

More lyrics you may want