Kosisochukwu - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
3 0
158 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: Jude Nnam
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 6 pages

Kosisochukwu by Jude Nnam — Lyrics

Chineke mo, Onye nwe mo, biaram n'iru Gi, inye Gi ekele Chukwu. Narekele, nar'otito, Ogaranya ngada, Anamaja Gi nma Nna n'igwe ih'oma Gi, Onyinye buribu kam ji bia Chukwu! Soro Gi eh! n'ime ndu mo mebe, Ker'uwa choo ya nma, were m mee ihe di Gi nma. K'osiso Gi Chukwu Okaka eh! ih'oma Gi, Soro Gi eh! N'ime ndu mo mebe. Kosiso Nna, Kosiso Chineke Nna mo, O dim nma. Kosiso Chukwu, odibazia n'obu Ya nwe uwa, n'obu Ya kere mmadu, Chineke Nna mo O diiri m nma n'eniile di n'uwa m oji, m'ocha O di m nma, Kee ihe niile O di m nma. Uwa O diiri m njo, agamaturu Gi m nma, O di m njo ih'osoro Chineke nmanma n'obi ocha Ngozi Gi, Chineke ke k'o g'eme n'elu uwa Ngozi Chineke Nna, o rugo maka, eb'omasiri Gi Nna o rugo maka, eb'omasiri Gi Chineke Nna mo Omasiri mo Kosiso Chukwu, Omasiri mo Obughi n'igbaka mbo nezie bu ya bu n'ego ekwe nkpata. Hem, hem,
Read full lyrics

About Kosisochukwu

"Kosisochukwu" is a vibrant Igbo thanksgiving and offertory hymn composed by Jude Nnam. With a title that evokes a deep sense of surrendering to God's will, the song is a joyful expression of trust and gratitude. It acknowledges that everything in life unfolds according to His perfect timing, encouraging the faithful to accept whatever comes their way with a heart full of praise.

In the choir loft, this piece is a favorite for the Offertory procession or during special celebrations and thanksgivings. The lively rhythm and dynamic vocal parts invite the congregation to dance forward with their gifts. The lyrics remind the people of God's abundant grace, urging them to bring their songs, dances, and offerings before the Lord, trusting entirely in His providence.