KOSISOCHUKWU - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
13 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Jude Nnam
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 6 pages

KOSISOCHUKWU by Jude Nnam — Lyrics

Chineke mo, Onye nwe mo Chukwuọma, Ọ bi n'igwe Bịaram n'iru Gị, inye Gị ekele Nara ekele, nar'otito, Ogaranya ngada Anam aja Gị mma Nna m n'igwe ị h'ọga. Onyinye buribu kam ji bja Chukwu Soro Gị eh! n'ime ndụ mo mebe Ker'ụwa chọọ ya mma, were m mee ihe dị Gị mma K'osi sọ Gị Chukwu Ọkaka eh! ị h'ọga Soro Gị eh! N'ime ndụ mo mebe k'osi sọ Nna, K'osi sọ Chi mo Chineke Nna mo Ọ dịm mma, k'osi sọ Chukwu, Ọdịbazịa n'ọ bụ Ya nwe ụwa, n'ọ bụ Ya kere mmadụ, Chineke Nna mo Ọ dịrị m mma Ihe nile dị n'ụwa m'oji, m'ọcha Ọ dị m mma, Ụwa Ọ dịrị m njọ, agam atụrụ Gị mmanma n'obi ọcha. Ngozi Gị, Chineke ke k'Ọ geme Nna, Ọ rụgo maka, eb'ọ masịrị Gị Sọ Nna, k'osi sọ Nna m'o Chineke Nna mo Ọmasịrị mo K'osi sọ Chukwu, Ọmasịrị mo
Read full lyrics

About KOSISOCHUKWU

"Kosisochukwu" is a profound song of surrender and thanksgiving, composed by Jude Nnam and lovingly dedicated to his daughter, Kosisochukwu. The title itself translates to "As it pleases God," setting the tone for a piece that embraces the entirety of the human experience under divine providence. The lyrics reflect a deep trust in the Creator, acknowledging that whether we face times of joy or seasons of hardship, everything unfolds according to God's will.

In the choir loft, this piece shines beautifully during the Offertory. As the congregation brings their gifts forward, the choir sings of bringing dances, praises, and whatever one has, directly to the presence of God. The melody carries a rhythmic, joyful acceptance—inviting everyone to dance to the beat of the drum ("Tibe ịgba, egwu daba") and celebrate the Lord's goodness. It reminds the faithful that our greatest offering is a heart fully submitted to whatever pleases the Father.