Full Lyrics
REFRAIN
Kele Chineke jaa ya mma e
Onye ker'ụwa Onye ọma, onye ọma
Soro nụ m tobe Ya, tobe nụ Chineke
Kele dịrị Gị Nna imela
VERSE 1
K'anyi jaa Ya mma bunye Y'anyi nye
VERSE 2
Anyi ekele gị Nna imela
VERSE 3
Anyi g'eji gịnị kele gị Eze bube k'ị bụ
Eto na nsọpụrụ dịrị gị Eze daalụ o
VERSE 4
Ihunanya Chineke kasi akasi
Isebulụwa Chineke doolụ o imeka
VERSE 5
Nara onyinye ụmụ Gị n'enye Gị
Nara aja anyị n'achunyere gị
VERSE 6
Onyinye nwanyị ajadụ k'anyi n'ebunye Gị
Nara ya ma gozie k'anyi nye