Full Lyrics
VERSE 1
Ọ gịnị ka m gejinu kele Gịo Chukwu mo
REFRAIN
Ị zara mo mgbem kpọrọ Gị eh!
Naranue kele mo n'obiọma Gịo
CHORUS
Butenu egwu gwure k'anyi jee n'altar Ya
Bute nu onyinye dị chiche k'anyi jee be Chukwu o
Chukwu zara mo soromu kelenu Ya O!
Chizara mo mgbem kpọrọ Ya eh!
VERSE 2
Mgbe ebili mmiri n'kuwa nabugharị mo
Okifufe fere mo Oyi mara mo ma lee
VERSE 3
Ị h'onyinye kacha mma ka m ji bia n'ihu Gịo!
Onyinye si n'obi ọ bụ ya n'adịru Gị mma daalụ O!