Full Lyrics
REFRAIN
O n'emere m mma
O n'emere m mma mma
Ked' ihe m g'enye
ezi Nna m o
Ony' obi ọma
A g'am aja ya mma
A g'am aja ya mma n'ihi ihe
Chi n'emere m, ọnụ m apụghị ịkọchasị
Chi n'emere m o
VERSE 1
Ọ bụ Chi
Ị n'ajụ m onye nyere mụ ndụ nkịtị
Onye nyere gị ee
Ị n'ajụ m onye n'enye mụ ahụike
ahụike a kịnụ lere onye nyere gị ee oh
VERSE 2
Ọ bụ Chi
Ị n'eje ejee ị n'abata
Ọ bụ onye n'echebe gị n'ihe mberede
n'ọnya nile nke ekwensu n'agba o
bụ onye n'echebe gị n'ihe mberede oh
VERSE 3
Ọ bụ Chi n'emere m ihe ọma
Ọ bụ onye kere anyanwụ na ọnwa,
ma kee kpakpando nile dị n'eligwe
Ọ nyere mmadụ echiche na ihe nile n'uju
Nwanne m Sam kele ChinekeChi n'emere m ihe ọma.