Full Lyrics
[CHORUS]
Agam eji gịnị kene Olisa
Agam eji gịnị kene Nna m o
Agam eji gịnị kene Chineke Onye bi n'igwe
O ny'obi ọma Osebulụwa Chukwu
[VERSE 1]
Agam eji gịnị kene gị o
Agam eji gịnị kene gị o
Osebulụwa Chukwu, Onye mer'ihe nile dị n'ụwa
Chọọ ya mma, were ya ny'anyi
[VERSE 2]
Agam eji d'akụ n'ụba kene gị o
Agam eji d'akụ n'ụba kene gị o
Ọ bụdụ nke kọrọ gị
Ọ bụdụ nke kọrọ gị Chineke, Chineke Ọkaka Onye bube
[VERSE 3]
Kenenu ya, kene ya, kenenu ya
Afọma ya karịsịa karị
Afọma ya karịrị gụtọ nụ
[VERSE 4]
Chineke doo
Chineke doo
Agam eji gịnị kene gị o
Chineke Ọkaka n'ihi mer'anyi
Chineke Ọkaka I zitere Nwa gị Mezaya
Chineke Ọkaka, Ka Ọ gbapụt'anyi na njọ
Chineke Ọkaka, Kuzier'anyi ụzọ nke gwụ
Chineke Ọkaka