Full Lyrics
Chukwu, lee m na be gị o
Onyeọma, a bịara m ị nye gị ekele
Ekele ọma ka m gaenye gị, Mụọ Nsọ Chukwu
Otito ọma ka m gaenye gị
Maka n'ọ bụ gị kere anyị
Bata nụ k'anyị kpọọ isiala nye Ya
Maka n'ọ naemere gị m
K'anyị gbuo ikpere n'ihu Ya
Were nara mara ya, kelee nụ Ya
Ma kedu onye nwere ike ịbịa
Were natụ, natụ n'ihu Chukwu
Ọ bụ onye dị umeala
Na onye nwere obi ọcha