ODOGWU KARỊRỊ ODOGWU by Virgilus C. Eze — Lyrics

Virgilus C. Eze Igbo Celebrations Recessional / Dismissal Hymns Hymns Sacred songs Solfa notation

Full Lyrics

[INTRO] Odogwu karịrị odogwu Odogwu karịrị odogwu Odogwu eeh odogwu eeh Nuru anuru ndu Chi dị mma bia odogwu Bịanụ lele ịhọma chim n'emere mo Chidimma eeh Chika dimo obi asọ K'anyị bur'ekwe kọcha ya loro enyi odogwu imma Chika dimma Chika dimma Chika dimma Chika digwu [VERSE 1] Ọ kwa gị zara m ekpere m gbe m kpọkụrụ gị Ifeanyi Chukwu Gaeji kele gị Agam agbara gị egwu Odogwu karịrị odogwu [VERSE 2] Lekene ihe ọma chi m naemere ihe ọ naemere mo O nyere m ndụ nyem akụ na ụba Ihe niile m nwere n'ụwa O si na Chi Ahụike m nwere ezi ya O si na Chi Ụlọ n'ụgbọala ọrụ aka m Eeh O si na Chi Osi na Chi Osi na Chi O si na Chi Ọgụgụ isi nke iji gozie mo O si na Chi O si na Chi Osi na Chi Osi na Chi O si na Chi O si na Chi [CHORUS] Chi Karịrị odogwu Karịrị odogwu Chi Karịrị odogwu Odogwu Chi naagwọ ọrịa Odogwu Chi Odogwu Chei Odogwu odogwu [VERSE 3] Odogwu Odogwu Odogwu Chi Chei Odogwu odogwu Odogwu Odogwu Odogwu Chi bia Chei Odogwu Odogwu Dogwu odogwu Chim lee dogwu dogwu Ọnwa na anyanwụ n'aja gị Odogwu eh [SOPRANO AND ALTO SOLI] Ndị mmụọ ozi gị n'aja gị Odogwu karịrị o odogwu karịrị o Mma n'ịbụ dogwu eh Anụ dị n'ọhịa n'aja gị Odogwu karịrị o odogwu karịrị o Mma n'ịbụ dogwu eh Ike ifufe niile n'aja gị Odogwu karịrị o odogwu karịrị o Mma n'ịbụ dogwu eh Mmadụ niile n'aja gị Odogwu karịrị o odogwu karịrị o Mma n'ịbụ dogwu eh

Download the sheet music

ODOGWU KARỊRỊ ODOGWU

ODOGWU KARỊRỊ ODOGWU

By Virgilus C. Eze
Solfa
Igbo
3 pages
0 Downloads
Celebrations Recessional / Dismissal Hymns Hymns Sacred songs
0 0

More lyrics you may want