ODOGWU KARỊRỊ ODOGWU - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
0 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: Virgilus C. Eze
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

ODOGWU KARỊRỊ ODOGWU by Virgilus C. Eze — Lyrics

[INTRO] Odogwu karịrị odogwu Odogwu karịrị odogwu Odogwu eeh odogwu eeh Nuru anuru ndu Chi dị mma bia odogwu Bịanụ lele ịhọma chim n'emere mo Chidimma eeh Chika dimo obi asọ K'anyị bur'ekwe kọcha ya loro enyi odogwu imma Chika dimma Chika dimma Chika dimma Chika digwu [VERSE 1] Ọ kwa gị zara m ekpere m gbe m kpọkụrụ gị Ifeanyi Chukwu Gaeji kele gị Agam agbara gị egwu Odogwu karịrị odogwu [VERSE 2] Lekene ihe ọma chi m naemere ihe ọ naemere mo O nyere m ndụ nyem akụ na ụba Ihe niile m nwere n'ụwa O si na Chi Ahụike m nwere ezi ya O si na Chi Ụlọ n'ụgbọala ọrụ aka m Eeh O si na Chi Osi na Chi Osi na Chi O si na Chi Ọgụgụ isi nke iji gozie mo O si na Chi O si na Chi Osi na Chi Osi na Chi O si na Chi O si na Chi
Read full lyrics

About ODOGWU KARỊRỊ ODOGWU

"Odogwu karịrị odogwu" is a vibrant Igbo song of praise and thanksgiving that exalts God as the ultimate "Mighty One who is greater than the mighty." From its opening bars, the piece establishes a joyful, rhythmic energy that calls the congregation to recognize God's supreme power and endless generosity. The lyrics are a deeply personal testimony of gratitude, counting blessings like life, health, wisdom, and daily provision, and declaring that everything we have comes directly from God ("O si na Chi").

In the choir loft, this piece shines during moments of high celebration, particularly for Thanksgiving processions or as a rousing Recessional hymn. The arrangement builds beautifully, moving from a steady declaration of God's goodness into an energetic polyphonic chorus and a lively call-and-response solo section. As the voices layer together to praise the God who answers prayers and heals the sick, it naturally invites the whole church to join in the "dance of the mighty" and celebrate the Lord's unfailing love.