ODOGWU KARỊRỊ ODOGWU - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
42 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: Virgilus C. Eze
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

ODOGWU KARỊRỊ ODOGWU by Virgilus C. Eze — Lyrics

INTRO / REFRAIN Odogwu karịrị odogwu Odogwu eeh, Odogwu eeh Odogwu anụrụ andụ ndụ Chi dị mma bia odogwu onyeọma Bianu lele ihọma chim n'emere mo Chidimma obi asọ Bianu lele ihọma ọna emere mo Ọkacha oloro ihe loro enyi Were ọja n'opi ike jee kele K'anyi jaba ya mma Chika dị mma Titi koko titi titi titi koko K'anyi jaba ya mma Chika dị mma Dudu koko para koto eeh egwu erie m isi ewo chimo K'anyi jaba ya mma Chika dị mma Si iyi nke ndụ o nyeoma Bia Odogwu karịrị odogwu VERSE 1 Kwa gi zara m ekpere mgbe m kpọkuru gi Ifeanyi Chukwu naegbo mkpa Lee ebe ndabere m o, gini kam gaeji kele gi Agam agbara gi gwu Odogwu karịrị odogwu
Read full lyrics

About ODOGWU KARỊRỊ ODOGWU

"Odogwu Karịrị Odogwu" (A Hero Greater Than Heroes) is a vibrant, rhythmic Igbo praise song composed by Virgilus C. Eze. Written originally as a personal thanksgiving piece to mark the composer's birthday in May 2021, it has the perfect energy for Offertory processions or any joyful celebration where the congregation dances forward to bring their gifts to the altar.

The arrangement is highly percussive and deeply rooted in traditional folk sounds. The opening refrain features lively vocalizations ("titi koko", "dudu koko para koto") that mimic the rhythmic interplay of local instruments like the wooden flute (ọja) and horn (opi). As the verses unfold, the lyrics recount God's specific blessings—from the gift of life and health to material provisions like houses and cars ("Ụlọ n'ụgbọala"), and even intelligence ("Ọgụgụ isi").

In the final section, the music shifts into a graceful 3/4 time signature where the sopranos and altos lead a beautiful litany of creation. They call upon the angels, the sun and moon, the animals in the forest, and the great winds to join in praising the Almighty, building to a joyful and unified close.