ODOGWU KARỊRỊ ODOGWU by Virgilus C. Eze — Lyrics

Virgilus C. Eze Igbo Offertory Hymns Celebrations Folk songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

INTRO / REFRAIN Odogwu karịrị odogwu Odogwu eeh, Odogwu eeh Odogwu anụrụ andụ ndụ Chi dị mma bia odogwu onyeọma Bianu lele ihọma chim n'emere mo Chidimma obi asọ Bianu lele ihọma ọna emere mo Ọkacha oloro ihe loro enyi Were ọja n'opi ike jee kele K'anyi jaba ya mma Chika dị mma Titi koko titi titi titi koko K'anyi jaba ya mma Chika dị mma Dudu koko para koto eeh egwu erie m isi ewo chimo K'anyi jaba ya mma Chika dị mma Si iyi nke ndụ o nyeoma Bia Odogwu karịrị odogwu VERSE 1 Kwa gi zara m ekpere mgbe m kpọkuru gi Ifeanyi Chukwu naegbo mkpa Lee ebe ndabere m o, gini kam gaeji kele gi Agam agbara gi gwu Odogwu karịrị odogwu Lekene ihe ọma chi m naemere Ihe ọ naemere, ihe ọma chi naemere VERSE 2 O nyere m ndụ nyem akụ na ụba Odogwu, akụ na ụba Chi dị mma, akụ na ụba Ihe niile m nwere n'ụwa, o si na Chi Ahụike m nwere ezi ya, o si na Chi Ụlọ n'ụgbọala ọrụ aka m, o si na Chi Ọgụgụ isi nke iji gozie mo, o si na Chi O si na Chi, o si na Chi VERSE 3 Odogwu, Odogwu, Odogwu Chei Odogwu, Odogwu karịrị odogwu Chi naaza ekpere, Odogwu Karịrị odogwu, Odogwu Chi karịrị odogwu Chei Odogwu, Odogwu karịrị odogwu Chi naagwọ ọrịa, Odogwu Chi karịrị odogwu Chei Odogwu, Odogwu karịrị odogwu SOPRANO AND ALTO SOLI Ndị mmụọ ozi n'aja gị mma n'ịbụ odogwu karịrị odogwu eh Ọnwa na anyanwụ n'aja gị mma n'ịbụ odogwu karịrị odogwu eh Anụ dị n'ọhịa n'aja gị mma n'ịbụ odogwu karịrị odogwu eh Oke ifufe niile n'aja gị mma n'ịbụ odogwu karịrị odogwu eh Mmadụ niile n'aja gị mma n'ịbụ odogwu karịrị odogwu eh

Download the sheet music

ODOGWU KARỊRỊ ODOGWU

ODOGWU KARỊRỊ ODOGWU

By Virgilus C. Eze
Solfa
Igbo
4 pages
42 Downloads
Offertory Hymns Celebrations Folk songs Hymns
0 0

More lyrics you may want