Full Lyrics
INTRO
Chukwu Nna daalụ, Chukwu Nna daalụ,
Chukwu mụ onso daalụ, Nna n'ime la.
Anyị n'ekele gị maka n'ị b'odogwu,
Odogwu eh, Chukwu Nna n'ime la.
CHORUS
Kele Chineke n'ọ b'odogwu, odogwu eh.
Malite n'ọgwụgwụ, tobe nụ ya, odogwu eh.
Odogwu, odogwu, odogwu, tobe nụ ya, odogwu eh.
Ọkaka, ọkaka, tobe nụ ya, odogwu eh, odogwu.
VERSE 1
Odogwu daalụ, daalụ n'ime.
N'ụma pụghị ịkọcha n'ịkọwa ihe m'eso ma gị.
Chi g'eji, chi g'abọ, daalụ, daalụ, daalụ n'ime la nwanne m.
K'anyị kele Chineke Nna wee tuoro ya mma mma.
VERSE 2
Oge erugo, bja nụ k'anyị kele ya,
N'ọ bụ odogwu, odogwu, odogwu.
Biko k'anyị kele Chineke, tobe ya,
Odogwu eh, odogwu eh, odogwu eh, odogwu eh, odogwu eh.
K'anyị kele Chineke Nna wee tuoro ya mma mma.
VERSE 3
Onye n'egakụ n'ụba, onye n'egam amị ihe,
Ngọzi Chukwu ezi ka n'ime ndụ gị nwanne m.
Ya bụ biko nyinye bja, bja k'anyị kele Chukwu n'nki m.
K'anyị jee, k'anyị jee kele ya n'ọ b'odogwu,
Kele ya n'ọ b'odogwu, kele ya n'ọ b'odogwu.