Ochiagha Nke Eligwe by Ogbonna Martins Uche — Lyrics

Ogbonna Martins Uche Igbo Entrance songs Recessional / Dismissal Hymns Celebrations Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Ochiagha nke eligwe Chineke di ndu mere anyi ebere, Mere anyi ebere Chineke kere uwa nile doo. VERSE 1 Nwa nke mmadu, nyochako n'uche gi Hu ihe Chukwu n'emere gi, Kele Ya, bulie ya elu, Mgbe ebighiebi anyi o. VERSE 2 Chineke Nna, anyi n'ekele gi Maka iheoma i n'emere anyi o, Ezi Nna, Onye obi oma, Nara ekele anyi o. VERSE 3 Ekele di mma kwesiri inye Chineke, Onye di mma Chineke, Nna Onye ebere, Onye kere uwa jaa ya mma eh.

Download the sheet music

Ochiagha Nke Eligwe

Ochiagha Nke Eligwe

By Ogbonna Martins Uche
Solfa
Igbo
1 page
4 Downloads
Entrance songs Recessional / Dismissal Hymns Celebrations Hymns
0 0

More lyrics you may want