Full Lyrics
Ọ bụrụ na Chineke ewughị ụlọ,
N'efu ka ha dọgbuworo onwe ha n'ọlụ,
Bụ ndị n'ewu ya.
Ọ bụrụ na Chineke m ọ, ewughị ụlọ e,
Ọ bụ n'efu ka ha dọgbuonwe ha n'ọlụ,
Bụ ndị n'ewu ya ọ.
Ọ bụ n'efu ka ha dọgbuonwe ha n'ọlụ,
Ọ bụrụ na Chineke ewughị ụlọ,
Ọ bụ n'efu ka ha dọgbuonwe ha dọgbu.
Ndọgbun dọgbu, ndọgbu dọgbu n'elu,
Ọ bụ ndọgbu n'elu ka ọ bụ.