Full Lyrics
CHORUS
Alleluia O biliwo
Alleluia O biliwo
Jesu akpogburu n'elu obe Onye mmeri
Jesu nwuru n'elu obe Onye mmeri
Alleluia O biliwo
O biliwo
Jesu akpogburu n'elu obe Onye mmeri
Jesu akpogburu n'elu obe Onye mmeri
VERSE 1
N'uz'ututu umu nwanyi jere n'ili
ite ude n'ahu Jesu
Muoma si n'igwe gbadata n'ili
si ha na O biliwo
VERSE 2
Mary n'ebe akwa na acho ahu Jesu
Mary n'eti mkpu n'ili Jesu
Mary nakwughari eb'emiri Jesu
VERSE 3
Mgbe O zutere nwunye a
emetukwana m'aka n'ihi na
akam see Gabazia ga gwa umuazu m
ka ha laba na Galilee
ebe ahu kam g'ano
gosi h'onwe m n'uju
VERSE 4
Alleluia Onye mmeri ebiliwo
Kristi Onye mmeri
Onye mmeri liano
Tobenu Chineke
O bu dike n'agha
Dike na dimkpa
Odogwu akataaka
Omerire onwu
Omerire ekwensu
Omeri n'ike Chineke
Mary ahugo Ya
Peter ahugo Ya
Thomas ekwelago
Ndi umuazu huru Ya
Ndi Muozi n'ekwe
K'anyi nuribamu.