Obi N'emem Ñiriñiri by Emma Atuanya — Lyrics

Emma Atuanya Igbo Entrance songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Obi mu o n'eme mu o ñiriñiri Obi mu o n'eme mu o rikporikpo Mgbe m nuru ka ha n'ekwu na si: K'anyi je n'ulo Chukwu K'anyi je too ya VERSE 1 K'anyi je je je je kporo ya isiala n'ezie K'anyi je je je je sekpuoro ya kelee ya n'obu Onyezio mu me kwusi k'anyi je K'anyi jee nu kpo isiala nye ya VERSE 2 Obi na to mu te Oge m nuru ka ha n'ekwu si K'anyi jee nu n'ulo Chineke Jebe k'anyi jee VERSE 3 Jerusalem anyi guzo n'iru gi Jerusalem anyi guzo n'onu ama gi Anyi bu ndi nke gi nabata

Download the sheet music

Obi N'emem Ñiriñiri

Obi N'emem Ñiriñiri

By Emma Atuanya
Solfa
Igbo
2 pages
6 Downloads
Entrance songs Hymns
0 0

More lyrics you may want