OBI-EZE CHUKWU DI NSO by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Entrance songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Ebe a bụ ebe dị egwu! Nka a bụ Ụlọ Nsọ Chukwu, Ọnụzọ nke eligwe. Aga kpọ ya, Obieze Chukwu dị nsọ. VERSE 1 O Nna ji ike nile, Anyị abịago ịkpọ isiala nye Gị. Meere anyị ebere. Anyị bịara n'obi Gị Chukwu. VERSE 2 Anyị bịara n'iru Gị, Chineke, Inye Gị ekele kwesịrị Gị, Anyị bịara n'obi Gị Chukwu. VERSE 3 Gee ntị, nụrụ olu anyị. Gee ntị nụr'ekper'anyị. Anyị bịara n'obi Gị Chukwu. VERSE 4 Anyị gaefe Gị ụwatụwa. Biko, Chukwu mee k'anyị binyere Gị. Ka ngọzi Gị rukwasị anyị Chineke. Anyị bịara n'obi Gị, Chukwu.

Download the sheet music

OBI-EZE CHUKWU DI NSO

OBI-EZE CHUKWU DI NSO

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
1 page
2 Downloads
Entrance songs Hymns
0 0

More lyrics you may want