OBI-EZE CHUKWU DI NSO by JUDE NNAM — Lyrics

JUDE NNAM Igbo Entrance songs Hymns Staff & Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Ebe a bụ ebe dị egwu! Nke a bụ Ụlọ Nsọ Chukwu, Ọn'ụzọ nke eligwe. A g'akpọ ya, Obieze Chukwu dị Nsọ. VERSE 1 O Nna ji ike niile, Anyị abịago ịkpọ isiala nye Gị. Meere anyị ebere. Anyị bịara n'obi Gị Chukwu. VERSE 2 Anyị bịara n'iru Gị, Chineke, Inye Gị ekele kwesịrị Gị. Gee ntị, nụr'ekper'anyị. Anyị bịara n'obi Gị Chukwu. VERSE 3 Gee ntị, nụrụ olu anyị. Gee ntị, nụr'arịrịọ anyị. Denye ah'anyị n'akwụkwụ ndụ. Anyị bịara n'obi Gị Chukwu. VERSE 4 Anyị gaefe Gị ụwatụwa. Biko, Chukwu, mee k'anyị binyere Gị. Ka ngọzi Gị rukwasị anyị, Chineke. Anyị bịara n'obi Gị Chukwu.

Download the sheet music

OBI-EZE CHUKWU DI NSO

OBI-EZE CHUKWU DI NSO

By JUDE NNAM
Staff & Solfa
Igbo
2 pages
22 Downloads
Entrance songs Hymns
0 0

More lyrics you may want