O Mere Gini by Okpudiri Augustine — Lyrics

Okpudiri Augustine Igbo Lenten Hymns Holy Week Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Ezigbo nwa Nna oh Oh, E wo E wo O mere gị gịnị oh? VERSE 1 Ezigbo nwa oh N'ihi ya oh Ọ kpalọgwụ akpụ bara ụba n'ụwa oh O mere gị gịnị oh? VERSE 2 N'elu ụwa oh N'ọ lụ ọbọ oh Ọ kpọgbuo ya n'ụwa oh O mere gị gịnị oh? VERSE 3 N'ụkwụ ya oh Ha kpọrọ ya ntu H'akọ ya oh E wo N'akụkụ ya oh Ube amara ya n'eruo be E wo O mere gị gịnị oh?

Download the sheet music

O Mere Gini

O Mere Gini

By Okpudiri Augustine
Solfa
Igbo
1 page
3 Downloads
Lenten Hymns Holy Week Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want