Full Lyrics
REFRAIN
O Chukwu chekwaba m o
chekwaba m o Chineke
agbabata m n'okpuru nchedo gị
VERSE 1
Dinwenu ngị wa bụ nkem
ngị wa bụ ngwongwo m niile
ana m akwụbị Dinwenu n'ihu mgbe niile
ebe o kwụ n'akụkụ m agam akwụsị ike
VERSE 2
Obi m naaṅụrị
mmụọ m n'egwu ahụm n'eweta ezu ike
Ị gaghị ahapụ m n'ili
k'o so nye ndị nwụrụ anwụ
Ị gaghị ekwe ka onye ịhụrụ n'anya re ure
VERSE 3
Ị gaegosi m
ụzọ nke ndụ
nye m aṅụrị n'ihu gị
hye aṅụrị okpu
mgbe niile n'aka nri gị