PSALM 29 (NYENU JEHOVA NSOPURU) by Sam Ojukwu — Lyrics

Sam Ojukwu Igbo Responsorial Psalms Gloria Anthems Solfa notation

Full Lyrics

INTRO (Tenor & Bass Duet) Nyenụ Jehova, Jehova, Nyenụ Jehova Jehova Nyenụ Jehova unu ụmụ Chineke Nyenụ Jehova, Jehova, nyenụ Jehova, Jehova Nyenụ Jehova nsọpụrụ na ike. SECTION A (Refrain) Nyenụ Jehova Nyenụ Jehova Nyenụ Jehova unu ụmụ Chineke Nyenụ Jehova, Jehova unu ụmụ Chineke Nyenụ Jehova nsọpụrụ nsọpụrụ nsọpụrụ nyenụ Ya nyenụ Ya nyenụ Ya Nyenụ Jehova nsọpụrụ na ike Nyenụ Jehova nsọpụrụ aha Ya Kpọọnụ isiala nye Jehova n'ịma mma n'ịma mma nke ịdị nsọ. SECTION B (Verse 3) Olu Jehova dị n'elu mmiri Chineke nke ebube naama egbe eluigwe Jehova nọ n'elu ọtụtụ mmiri. VERSE 4 Olu Jehova naada n'ike n'ike n'ike Olu Jehova naada n'ịma mma n'ịma mma Olu Jehova naetiwa osisi Cedar Jehova wee tiwasịa tiwasịa tiwasịa O siri Cedar nke Lebanon Ọ naeme ka ha naawụlị elu dịka nwa ehi bụ Lebanon na Sirion dịka nwa atụ Olu Jehova naawapụta ire ọkụ Olu Jehova naeme k'ọzara mee mkpọtụ Jehova naeme k'ọzara Kedesh mee mkpọtụ Olu Jehova naeme ka ime naeme nne Ọ naagbụchapụkwa ọhịa n'ụlọ ukwu Ya ihe nile naasị EBUBE EBUBE EBUBE SECTION D (Tenor Solo ad lib) Jehova nọdụrụ Ọ nọdụrụ n'oche eze wee nọdụ dị ka eze n'ijum mmiri ahụ Jehova gaenye ndị Ya ike Jehova gaenye ndị Ya ike Jehova gaeji udo gọzie ndị Ya gọzie ndị Ya EBUBE EBUBE ihe nile naasị EBUBE EBUBE GLORIA Otuto Otuto Otuto Otuto Otuto dịrị Nna na Nwa na Mmụọ Nsọ. Otuto dịrị na mbụ Ọ dị ugbua Ọ gaadịgide gaadịgide gaadịgide gaadịgide gaadịgide gaadịgide gaadịgide gaadịgide gaadịgide gaadịgide We ruo n'ụwa ebighebi We ruo n'ụwa ebighebi Amen, Amen, Amen Amen, Amen, Amen Amen, Amen, Amen Amen, Amen, Amen Amen, Amen, Amen Amen.

Download the sheet music

PSALM 29 (NYENU JEHOVA NSOPURU)

PSALM 29 (NYENU JEHOVA NSOPURU)

By Sam Ojukwu
Solfa
Igbo
7 pages
6 Downloads
Responsorial Psalms Gloria Anthems
0 0

More lyrics you may want