Nye Ya Ezumike Ebebe by Okwy Tony Umeh (Rev. Fr.) — Lyrics

Okwy Tony Umeh (Rev. Fr.) Igbo Burial / Funeral Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Nye nwodibo Gị nye ya ezumike ebebe, O Chukwu, ọ rụsịg' ọrụ e nyere ya. VERSE 1 Ọ rụgbasar' oziọma n'ụwa nile, Ọ rụrụ ya n'ime mmụọ na eziokwu. VERSE 2 Ọ hụrụ Gị n'anya, hụkwa mmadụ ibe ya, Nna biko nabata ya. VERSE 3 Gbaghara ya njọ ya, nye ya ndụ ebebe. VERSE 4 Anyị n'arịọ ka ọ soro ndị mmụọ ọma n'eto aha Gị. VERSE 5 Anyị na ya gaezukọ n'ikpeazụ n'eluigwe. VERSE 6 Otito dịrị Nna na Nwa na Mmụọ Nsọ ebebe.

Download the sheet music

Nye Ya Ezumike Ebebe

Nye Ya Ezumike Ebebe

By Okwy Tony Umeh (Rev. F...
Solfa
Igbo
1 page
1 Downloads
Burial / Funeral Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want