Full Lyrics
**CHORUS**
Nwa atụrụ nke Chukwu,
Nwa atụrụ nke Chukwu,
Nwa atụrụ nke Chukwu,
Nwa atụrụ nke Chukwu,
Bịara n'ụwa ka o buru mmehie niile anyị mere.
**VERSE 1**
Ọnwụ ọnwụrụ n'obe
Kwụrụ ụgwọ mgbapụta mmadụ.
Ọnwụ ọnwụrụ n'obe
Mere k'anyị nwee olileanya
Nke ndụ ndụ ebe ebe.
**VERSE 2**
Ọnwụ ọnwụrụ n'obe,
Okwu okwuru n'obe,
Ọnwụ ọnwụrụ n'obe
Mere ka ndị eji eji nwere onwe ha.
**VERSE 3**
Ihe ọnwụnwa niile dị n'ụwa,
Ike niile dị itiri,
K'ọnwụ ọnwụrụ n'obe
Mere ka ekwensu bụrụ k'eragbu ebighi ebi.
**VERSE 4**
Nwa atụrụ nke Chukwu gbaghara m,
Gbaghara m mmehie.
Okwu mgbaghara gị n'obe
Bụrụ ihe gaeme
Ka m nwee ndụ ebe ebe.