Full Lyrics
Nwatụrụ nke Chukwu
Onye naekpochapụ njọ ga, biko mee ebere
Nwatụrụ nke Chukwu
Onye naekpochapụ njọ ga nk'ụwa
Mee r'anyi, mee r'anyi ebere
Mere anyi ebere, mee r'anyi ebere
Nwatụrụ nke Chukwu
Onye naekpochapụ njọ ga nk'ụwa
Nye anyi udo, nye anyi udo
Nye anyi udo, nye anyi udo