Full Lyrics Nwatụrụ nke Chineke, Onye n'ekpochapụ njọ nke ụwa, Mee r'anyị ebere, Mee r'anyị ebere. Nye anyị udo, Nye anyị udo.