Full Lyrics
[Refrain]
Nwa atụrụ nke Chukwu biara n'ụwa,
Nwa atụrụ nke Chukwu biara n'ụwa,
Buru mmehie nile anyị mere.
[Verse 1]
Ọnwụ ọ nwụrụ n'obe,
Kwụọ anyị ụgwọ, gbapụta mmadụ,
Mere k'anyị nwe ndụ ebebe.
[Verse 2]
N'okwu okwuru n'obe,
Wetara anyị udo,
O ke, aghara anyị udo,
Ka ndị agha ji were ube magbuo ya n'obe.
[Verse 3]
Ihe ọnwụnwa nile,
Dị n'ụwa,
K'anyị merie n'obe,
Meere anyị ebere, gbaghara.
[Verse 4]
Nwa atụrụ nke Chukwu, gbaghara,
Ndị n'ime mmehie,
N'okwu mgbaghara gị n'obe,
Buru ihe gaeme k'anyị nwe ndụ ebebe.