Full Lyrics
Nwatụrụ nke Chineke,
Nwatụrụ nke Chineke.
Onye n'ekpochapụ njọ nk'ụwa,
mee r'anyị ebere, mee r'anyị ebere, mee r'anyị ebere.
Nwatụrụ nke Chineke, nke Chineke,
nke Chineke, nke Chineke.
Onye n'ekpochapụ njọ nk'ụwa,
nye anyị udo, nye anyị udo, nye anyị udo, nye anyị udo.