Full Lyrics Nwaturu nke Chineke Onye n'ekpochapụ njọ ụwa Meere anyị ebere Nwaturu nke Chineke Onye n'ekpochapụ njọ nk'ụwa Nye anyị udo Nye anyị udo Nye anyị udo