Full Lyrics
Nwa atụrụ, nwa atụrụ
Nwa atụrụ nke Chineke
Onye n'ekpochapụ, Onye n'ekpochapụ njọ nke ụwa
Mee, mee, meere anyị ebere.
Nwa atụrụ nke Chineke
Nwa atụrụ nke Chineke
Onye, Onye n'ekpochapụ njọ nke ụwa
Nye anyị udo, udo
Nye anyị udo, udo
Nye anyị udo, nye anyị udo.