NWATURU NKE CHINEKE by Rev. Fr. Dr. Julius Mmegwa — Lyrics
Rev. Fr. Dr. Julius Mmegwa IgboAgnus Dei (Lamb of God) Solfa notation
Full Lyrics
Nwatụrụ nke Chineke, Onye n'ekpochapụ njọ nk'ụwa,
mer'anyi ebere, ebere.
Nwatụrụ nke Chineke, Onye n'ekpochapụ njọ nk'ụwa,
mer'anyi ebere, ebere.
Nwatụrụ nke Chineke, Onye n'ekpochapụ njọ nk'ụwa,
nye anyi udo, udo, nye anyi udo.